NECO Igbo Questions 2024 Objective and Theory Latest Update

Filed in Exam, NECO News by on February 27, 2024

Are you wondering where you can find NECO Igbo objective and theory questions that can guide you before participating in the NECO exams?

NECO Igbo Objective and Theory Questions

The National Examinations Council (also known as NECO) is an examination body in Nigeria.

They conduct the Senior Secondary Certificate Examination and the General Certificate in Education in June/July and December/January, respectively.

We have compiled a list of past questions and answers to help you in your preparations.

NECO Igbo Objective and Theory Questions

The National Examinations Council (NECO) was created in April 1999 by the Nigerian government in response to the growing demand for a national examination body.

They manage the increasing number of secondary school candidates taking the Senior School Certificate Examination (SSCE) annually across the country.

These are the past NECO Igbo questions and answers;

Question 1

AGHỌTAAZAA

Gụọ ederede ọbụla na ndị a, zaa ajụjụ niile sitere na ha.

Ederede II

Nkechi bụ nwata nwaagbọgho bitụrụ mma aka, too ma kwụrụ chim. Eze dị ya n’ ọnụ na-enwu ka anyanwụ ụtụtụ.

Nne na nna ya hụrụ ya n’anya nke ukwu n’ ihi na o bụ ọtu mkpụrụ anya ji isi ụgwọ.

Mgbe Nkechi ruru afo iri na asaa, isi bidoro nwube ya ọkụ.

O nwekwaghi onye ọ na-atụ egwu. Ọ mechara banye mahadum dị na Nsụkka bụ ebe ọ na-amu etu ọ ga-esi bụrụ onyeokaiwu.

O bidoro na-epiogharị. Ihe kachasị njọ bụ na Nkechi na-eso ụmụnwoke ndị

Lụrụla nwaanyị. Ọ nakwaghi anọ n’ụlọakwụkwọ ma ya fọdụ ịgụ akwụkwọ.

E mechara chụọ ya n’ ụlọakwụkwọ maka na ọ dara ule ihe-ọmụmụ niile o mere n’afọ nke abụọ ya.

Otu mgbe ahụkwa ka nne na nna ya nwụrụ n’ihe mgberede okporoụzo. Mma Nkechi rụrụ mgbe ọ tụụrụ ime ọkwa.

O mechara buru afọ ime a gbafuo. Nkechi eriela Ihe oji maka ya mụrụ anya, ura eburu ya.

Site n’ihe ị gụrụ n’ederede a, agwa ọjọọ

Options

A). dị mma

B). na-enye ugwu

C). na-ebute ọghọm

D). na-enye aha ọma

Answer: C

Question 2

AGHỌTAAZAA

Gụọ ederede ọbụla na ndị a, zaa ajụjụ niile sitere na ha.

Ederede II

Nkechi bụ nwata nwaagbọgho bitụrụ mma aka, too ma kwụrụ chim. Eze dị ya n’ ọnụ na-enwu ka anyanwụ ụtụtụ.

Nne na nna ya hụrụ ya n’anya nke ukwu n’ ihi na o bụ ọtu mkpụrụ anya ji isi ụgwọ.

Mgbe Nkechi ruru afo iri na asaa, isi bidoro nwube ya ọkụ.

O nwekwaghi onye ọ na-atụ egwu. Ọ mechara banye mahadum dị na Nsụkka bụ ebe ọ na-amu etu ọ ga-esi bụrụ onyeokaiwu.

O bidoro na-epiogharị. Ihe kachasị njọ bụ na Nkechi na-eso ụmụnwoke ndị

Lụrụla nwaanyị. Ọ nakwaghi anọ n’ụlọakwụkwọ ma ya fọdụ ịgụ akwụkwọ.

E mechara chụọ ya n’ ụlọakwụkwọ maka na ọ dara ule ihe-ọmụmụ niile o mere n’afọ nke abụọ ya.

Otu mgbe ahụkwa ka nne na nna ya nwụrụ n’ihe mgberede okporoụzo.

Mma Nkechi rụrụ mgbe ọ tụụrụ ime ọkwa. O mechara buru afọ ime a gbafuo.

Nkechi eriela Ihe oji maka ya mụrụ anya, ura eburu ya.

Otu mkpụrụ anya ji isi ụgwọ pụtara

Options

A). otu mkpụrụ anya

B). otu isi

C). otu nwaanyị

D). otu nwa

Question 3

AGHỌTAAZAA

Gụọ ederede ọbụla na ndị a, zaa ajụjụ niile sitere na ha.

Ederede II

Nkechi bụ nwata nwaagbọgho bitụrụ mma aka, too ma kwụrụ chim. Eze dị ya n’ ọnụ na-enwu ka anyanwụ ụtụtụ.

Nne na nna ya hụrụ ya n’anya nke ukwu n’ ihi na o bụ ọtu mkpụrụ anya ji isi ụgwọ.

Mgbe Nkechi ruru afo iri na asaa, isi bidoro nwube ya ọkụ. O nwekwaghi onye ọ na-atụ egwu.

Ọ mechara banye mahadum dị na Nsụkka bụ ebe ọ na-amu etu ọ ga-esi bụrụ onyeokaiwu.

O bidoro na-epiogharị. Ihe kachasị njọ bụ na Nkechi na-eso ụmụnwoke ndị

Lụrụla nwaanyị. Ọ nakwaghi anọ n’ụlọakwụkwọ ma ya fọdụ ịgụ akwụkwọ.

E mechara chụọ ya n’ ụlọakwụkwọ maka na ọ dara ule ihe-ọmụmụ niile o mere n’afọ nke abụọ ya. Otu mgbe ahụkwa ka nne na nna ya nwụrụ n’ihe mgberede okporoụzo.

Mma Nkechi rụrụ mgbe ọ tụụrụ ime ọkwa. O mechara buru afọ ime a gbafuo.

Nkechi eriela Ihe oji maka ya mụrụ anya, ura eburu ya.

Nke Nkechi na-amụ na mahadum bụ

Options

A). Dibịa bekee

B). nkuzi

C). nkanụụzụ

D). ọkaiwu

Answer: D

Question 4

AGHỌTAAZAA

Gụọ ederede ọbụla na ndị a, zaa ajụjụ niile sitere na ha.

Ederede II

Nkechi bụ nwata nwaagbọgho bitụrụ mma aka, too ma kwụrụ chim. Eze dị ya n’ ọnụ na-enwu ka anyanwụ ụtụtụ.

Nne na nna ya hụrụ ya n’anya nke ukwu n’ ihi na o bụ ọtu mkpụrụ anya ji isi ụgwọ.

Mgbe Nkechi ruru afo iri na asaa, isi bidoro nwube ya ọkụ. O nwekwaghi onye ọ na-atụ egwu.

Ọ mechara banye mahadum dị na Nsụkka bụ ebe ọ na-amu etu ọ ga-esi bụrụ onyeokaiwu.

O bidoro na-epiogharị. Ihe kachasị njọ bụ na Nkechi na-eso ụmụnwoke ndị

Lụrụla nwaanyị. Ọ nakwaghi anọ n’ụlọakwụkwọ ma ya fọdụ ịgụ akwụkwọ.

E mechara chụọ ya n’ ụlọakwụkwọ maka na ọ dara ule ihe-ọmụmụ niile o mere n’afọ nke abụọ ya.

Otu mgbe ahụkwa ka nne na nna ya nwụrụ n’ihe mgberede okporoụzo.

Mma Nkechi rụrụ mgbe ọ tụụrụ ime ọkwa. O mechara buru afọ ime a gbafuo. Nkechi eriela Ihe oji maka ya mụrụ anya, ura eburu ya.

A chụrụ Nkechi na mahadum maka na ọ dara ule

Options

A). iheọmụmụ ya

B). otu iheọmụmụ

C). iheọmụmụ ya niile n’afọ nke mbụ

D). iheọmụmụ ya niile n’afọ nke abụọ

Answer: D

Question 5

AGHỌTAAZAA

Gụọ ederede ọbụla na ndị a, zaa ajụjụ niile sitere na ha.

Ederede III

Ijeọma bitụrụ mma aka. Ọ bụghị naanị nke a, ọ na-anụrụ ndị mụrụ ya ihe ma na-aga ozi nke ọma.

Na Klaasị ha, o nwere ndị enyi abụọ ntị fere azụ. Ha bụ Ijeego na Ọbịaraeri.

Ha ji ụkwụ ebi okazi. Ha si n’otu obodo ha efere n’ọzọ ebe ha na ụmụnwoke na-eri ma na-aṅụ.

Anya anaghị ahụ ha n’ụlọakwụkwọ n’ihi na mgbe niile ha nọ na njem.

Ụmụagbọghọ ndị a amaghị na ihe na-atọ ụtọ na-elukwa ilu.

N’otu oge, ha natara ozi n’ekwentị nke toro ha nnukwu otito maka mma ha ma gwakwa ha bịawa Warrị ebe mkpori ndụ juru.

Ndi kpọrọ ha bụ ụmụokorobịa abụọ ndị na-aza Okondo na Otondo n’otu n’otu.

Ihe eji mara ha bu isogbhari ụmụnwaanyi n’azu. Ijeego na enyi ya nwaanyị binyeere ụmụnwoke ndị a ịzuụka abụọ, n’agbanyeghị na ha bụ ụmụakwụkwọ.

Ka izu asaa gachara, ụmụagbọghọ ndị a adaa ọrịa.

Ka e mechara nnyocha ọrịa ha n’ulọọgwụ, e kwuru na ha na-arịa ọrịa mmịnwụ, ọrịa obirinajaọcha a naghị agwọta agwọta.

Ugbua, eke na ihe o loro atogbọrọla.

Akparamagwa Ijeọma nwere nke ndị enyi ya enweghị bụ

Options

A). iji ntị nụ ihe

B). ịga ngaghari

C). ịchọ mma

D). ịga ozi

Answer: A

Question 6

AGHỌTAAZAA

Gụọ ederede ọbụla na ndị a, zaa ajụjụ niile sitere na ha.

Ederede III

Ijeọma bitụrụ mma aka. Ọ bụghị naanị nke a, ọ na-anụrụ ndị mụrụ ya ihe ma na-aga ozi nke ọma.

Na Klaasị ha, o nwere ndị enyi abụọ ntị fere azụ. Ha bụ Ijeego na Ọbịaraeri.

Ha ji ụkwụ ebi okazi. Ha si n’otu obodo ha efere n’ọzọ ebe ha na ụmụnwoke na-eri ma na-aṅụ.

Anya anaghị ahụ ha n’ụlọakwụkwọ n’ihi na mgbe niile ha nọ na njem. Ụmụagbọghọ ndị a amaghị na ihe na-atọ ụtọ na-elukwa ilu.

N’otu oge, ha natara ozi n’ekwentị nke toro ha nnukwu otito maka mma ha ma gwakwa ha bịawa Warrị ebe mkpori ndụ juru.

Ndi kpọrọ ha bụ ụmụokorobịa abụọ ndị na-aza Okondo na Otondo n’otu n’otu.

Ihe eji mara ha bu isogbhari ụmụnwaanyi n’azu. Ijeego na enyi ya nwaanyị binyeere ụmụnwoke ndị a ịzuụka abụọ, n’agbanyeghị na ha bụ ụmụakwụkwọ.

Ka izu asaa gachara, ụmụagbọghọ ndị a adaa ọrịa.

Ka e mechara nnyocha ọrịa ha n’ulọọgwụ, e kwuru na ha na-arịa ọrịa mmịnwụ, ọrịa obirinajaọcha a naghị agwọta agwọta. Ugbua, eke na ihe o loro atogbọrọla.

‘Ijeọma bitụrụ mma aka’ na-akọwa na Ijeoma

Options

A). na-achọ mma

B). metụrụ mma aka

C). mara mma

D). bụ onye ọma

Answer: C

Question 7

AGHỌTAAZAA

Gụọ ederede ọbụla na ndị a, zaa ajụjụ niile sitere na ha.

Ederede II

Nkechi bụ nwata nwaagbọgho bitụrụ mma aka, too ma kwụrụ chim. Eze dị ya n’ ọnụ na-enwu ka anyanwụ ụtụtụ.

Nne na nna ya hụrụ ya n’anya nke ukwu n’ ihi na o bụ ọtu mkpụrụ anya ji isi ụgwọ.

Mgbe Nkechi ruru afo iri na asaa, isi bidoro nwube ya ọkụ. O nwekwaghi onye ọ na-atụ egwu.

Ọ mechara banye mahadum dị na Nsụkka bụ ebe ọ na-amu etu ọ ga-esi bụrụ onyeokaiwu.

O bidoro na-epiogharị. Ihe kachasị njọ bụ na Nkechi na-eso ụmụnwoke ndị

Lụrụla nwaanyị. Ọ nakwaghi anọ n’ụlọakwụkwọ ma ya fọdụ ịgụ akwụkwọ.

E mechara chụọ ya n’ ụlọakwụkwọ maka na ọ dara ule ihe-ọmụmụ niile o mere n’afọ nke abụọ ya.

Otu mgbe ahụkwa ka nne na nna ya nwụrụ n’ihe mgberede okporoụzo.

Mma Nkechi rụrụ mgbe ọ tụụrụ ime ọkwa. O mechara buru afọ ime a gbafuo.

Nkechi eriela Ihe oji maka ya mụrụ anya, ura eburu ya.

Site n’ihe ị gụrụ n’ederede a, agwa ọjọọ

Options

A). dị mma

B). na-enye ugwu

C). na-ebute ọghọm

D). na-enye aha ọma

Answer: C

NECO Igbo Theory Questions and Answers

Question 1

This is a question on phonology. Candidates were asked to give two differences between the phonemes ‘m’ and ‘n’ as consonants and as semi-vowels in;

(a); explain when they can be tone marked in (b) and tone mark some listed words in (c).

The points expected were:

(a) -Mgbe ‘m’ na ‘n’ na-arụ ọrụ ka mgbochiume, ha anaghị enwe ụdaolu.

-Ụdaume ga-esorịrị ha.

-Mgbe ‘m’ na ‘n’ na-arụ ọrụ ka myiriụdaume, ha na-enwe ụdaolu.

-Ha na-abụ nkejiokwu.

-Mgbe ụfọdụ, mgbochiume na-eso ha.

(b) A na-akanye akaraụdaolu n’elu ‘m’ na ‘n’ mgbe ha na-arụ ọrụ dị ka myiriụdaume/mgbe ha bụ nkejiokwu.

(c) (i) mkpọ

(ii) mma

(iii) nnụnụ

(iv) mma

(v) myọ

(vi) anyanwụ

(vii) nkenke

(viii) ntụ

Question 2

This is a question on vowel assimilation, its definition, types, and examples.

Candidates performed very well in the definition but mixed up assimilation with elision in the examples.

The points expected were:

(a) – Olilo ụdaume bụ mgbanwe dị n’ụda ụdaume nọketere onwe ha nso mgbe a na-ekwu okwu ọsịịsọ.

ọ bụ mgbanwe ụdaume nọdebere onwe ha n’okwu na-enwe, ebe otu ụda na-ewere ọdịdị ụda nọdebere ya.

Nke a bụ mgbanwe na-adị na ụdaume mgbe a na-akpọkọta ha ọnụ ọsịịsọ na mkpụrụokwu, nkebiokwu maọbụ nkebi ahịrịokwu.

(b) (i) Olilo ihu: Nke a bụ ebe ụdaume dị n’aka ekpe na-agbanwe ụda ụdaume dị n’aka nri ma mee ka o yie ya/daa ka ya.
– ụdaume dị n’azụ na-agbanwe ụda ụdaume dị n’ihu ma mee ka ọ dị ka ya/daa ka ya.

(ii) Olilo azụ: Nke a bụ ebe ụdaume dị n’aka nri na-agbanwe ụda ụdaume dị n’aka
akpe ma mee ka o yie ya/daa ka ya.

– ụdaume dị n’ihu na-agbanwe ụda ụdaume dị n’azụ ma mee ka ọ dị ka ya/daa ka ya.

(c) (i) akpa + ose = akpoose

(ii) ike + aka = ikaaka

(ii) Nwa + osu = Nwoosu

(iv) ụna + egbu = Uneegbu

(v) Nwa + igwe = Nwiigwe

(vi) oke + osisi = okoosisi

(vii) ụzọ + amaka = ụzaamaka

(viii) ije +ọma = ijọọma

Question 3

Candidates were requested to define ‘ụdaike ndapụta’, ‘ụdachị’, and ‘ụdawayịị’ and give examples of each.

The following points were expected:

(a) (i) ụdaike ndapụta: Nke abụ ụda ndị a na-enweta mgbe ụda na-esi n’ọnụ apụta n’ike.

ụda a na-enweta mgbe njiakpọ gbochiri ikuku sin a ngụ ma meghepụ n’ike.

Nke a bụ ụda a na-akpọpụta mgbe ikuku sin a ngụ ji ike gafere na mgbochi njiakpọ e nwere n’ọwa ọnụ.

(ii) ụdachịị: Nke a bụ ụda a na-akpọpụta mgbe e nwere mkpachi njiakpọ nke na-eji nwayọọ akpaghe ikuku sin a ngụ e were nwayọọ gafere.

Nke a bụ ụdị ụda a na-akpọpụta mgbe ikuku si na ngụ na-agafere na njiakpọ na-akpachi dị ka n’ụda ike ma were nwayọọ meghee.

(iii) ụdawayịị: Na mkpọpụta ụda a, ọnụ na-emeghe nke ọma ka ikuku si na ngụ gafee n’enweghị mgbochi ọbụla.

(b) ụdaike: p, b,t, d, k, g, kw, gw

ụdachịị: ch, j, ts, d3

ụdawayịị: w, y

t, d, r, n, s, z

Question 4

Candidates were asked to define ‘Olundị’ and ‘Igbo Izugbe’, list their characteristics, and translate some words from ‘Olundị’ to ‘Igbo Izugbe’

The following points were expected:

(a) i. Olundị bụ olu dị icheiche a na-asụ na mpaghara dị icheiche n’asụ otu asụsụ.

ii. Igbo Izugbe bụ olu asụsụ ahụ a nabatara nke nwa afọ Igbo ọbụla na-aghọta nke e ji ede, agụ ma akụzi ihe.

ọ bụ olu Igbo a nabatara iji sụọ ma dee Igbo.

ọ bụ ụdị Igbo a nabatara ka e jiri na-enwe mmekọrịta, na-asụ, na-ede ma na-akụzi ihe.

ọ bụ olu Igbo jikọtara Igbo niile ọnụ maka ọsụsụ, odide na nkụzi Igbo.

(b) i. Njirimara olundị

– o nwere mba a maara nwe ya

– o zughị Igbo niile ọnụ

– ọtụtụ mpaghara mba ndị ọzọ anaghị aghọtacha ya

– e jighị ya ekwu okwu n’ọha

– ọ bụ ndị nwe ya na-asụkarị ya

– e jighị ya akụzi ihe n’ọha/ ọgbakọ

– a naghị ejikarị y aede akwụkwọ

(ii) Njirimara Igbo Izugbe

mkpụrụ abịdịị ya zuru ezu

o nweghị mba nwe ya

ọ bụ olu nwaafọ igbo ọbụla na-aghọta

ọ bụ ụdị Igbo e ji edekarị akwụkwọ igbo

a naghị enwe ihe mgbanwe n’ime ya site n’obodo ruo n’obodo

o zuru Igbo niile ọnụ

e ji ya ekwu okwu / akpa nkata n’ọha/ọgbakọ

e ji ya akụzi ihe.

ọ na-aga were were n’ọnụ.

(c) i. ashịboko (groundnut) – ahụekere

ii. afịa (market) – ahịa

iii. avụvụ (hardship) – ahụhụ

iv. ishi (head) – isi

v. ile (tongue) – ire

The questions on this page are not real NECO Igbo questions.

Instead, they seem to be examples that have been used repeatedly over the years to help candidates get familiar with the exam format.

Be sure to pay attention to each question provided here.

Comments (3)

Trackback URL | Comments RSS Feed

  1. I need answers for objective and subjective in accounting

  2. naza says:

    on point

  3. naza says:

    07018282920

Hey Hi

Don't miss this opportunity

Enter Your Details